Loading...
Larger font
Smaller font
Copy
Print
Contents

Olileanya Dị Ukuu

 - Contents
  • Results
  • Related
  • Featured
No results found for: "".
  • Weighted Relevancy
  • Content Sequence
  • Relevancy
  • Earliest First
  • Latest First
    Larger font
    Smaller font
    Copy
    Print
    Contents

    Nnapụta N’ihe Ize Ndụ Dị N’aka Jisọs

    Anyị nwere ike ịchọta ebe mgbaba na nnapụta n’ike ukuu nke Onye Mgbapụta anyị. Anyị na-etinye igodo na ihe ndị eji agbachi ụzọ n’ụlọ anyị ka anyị wee kpuchie onwe anyị pụa n’aka ajọ mmadụ, ma ọ na-ara anyị ahụ iche banyere ndị mmụọ ọjọọ, bu ndị anyị na-enweghị mgbochi ọ bụla megide obubu agha ha n’ike nke onwe anyị. Ọ bụrụ na ekwenye ha, ha nwere ike gbasasịa echiche anyị, mekpa anyị arụ n’anụ arụ, bibie ihe nweta anyị na ndụ anyị. Ma ndị ahụ ndị na-eso Kraịst bụ ndị e zobere nke ọma n’okpuru nlekọta Ya. Ndị mmụọ ozi ndị ka n’ike ka a na-ezite ichebe ha. Ajọ onye ahụ apụghị ibibi ọta nke nchebe ahụ bụ nke Chineke ji gbaa ndị Ya gburugburu.OdU 18.2

    Larger font
    Smaller font
    Copy
    Print
    Contents