Loading...
Larger font
Smaller font
Copy
Print
Contents

Olileanya Dị Ukuu

 - Contents
  • Results
  • Related
  • Featured
No results found for: "".
  • Weighted Relevancy
  • Content Sequence
  • Relevancy
  • Earliest First
  • Latest First
    Larger font
    Smaller font
    Copy
    Print
    Contents

    Ndị Mmụọ Ozi Ndị Na-Edu Edu

    Onye na-eso ụzọ Kraịst ọ bula nwere mmụọ ozi a kpọpụtara ịbụ onye na-edu ya. “Mmụọ ozi nke Jehova na-agba ụlọ ikwu ya gburu gburu ndị na-atụ egwu Ya, O we dọpụta ha. N’ikwu okwu banyere ndị kwere na Ya, Onye Nzọpụta sịrị: “N’eluigwe, ndị mmụọ ozi ha na-elegide iru Nna m anya mgbe nile” (Abụ Ọma 34:7; Matiu 18:10). Ndị nke Chineke, bụ ndị nọ mgbe nile na-ezute ọnụma na-adịghị ararụ ụra nke onye isi nke ọchịchịrị ka e kwere nkwa nchebe na-adịghị akwụsị akwụsị nke ndị mmụọ ozi. Nkwa kwesiri ka atụkwasị ya obi dị otu a ka e kwere ha, ka ha we nwee ike izute ngwa ọlụ na ndị ozi nke Ekwensu, bụ ndị karịrị akarị n’ọnụ ogụgụ, ndị na-achọsi ike in we mmeri, ndị ike na-adịghị agwụkwa.OdU 14.2

    Larger font
    Smaller font
    Copy
    Print
    Contents